Paroles de Ekwe

Onyeka Onwenu
Ekwee.. Ekwe o ekwe o ekwe o ekwe o ekwe! m nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia. M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia. Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme.. Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme. Ekwe eji m gi ugwo..Ejim gi ugwo..Ejim gi ugwo.. Ejim gi ugwo ekwe. Ekwe mgbadike ekwe 2x..Ekwe a noolu m onwe m i jelu bia 2x..I wee bu akpa ego wee bia..I wee dokwasi m ya n'ukwu.. I wee nayo m mwee ju, i wee n'ebe akwa i n'ebe akwa onye n'eti gi ekwe. Ekwe mgbadike ekwe.. Onye ife m newe iwe ya biko wegbuo ya.. Osukosu nwa nkpi ya biko sugbuo ya 2x..Selense..
InterprèteOnyeka Onwenu
LabelIOD
Paroles ajoutées par nos membresParoles ajoutées par nos membres